obere ụdị nke | cultural event |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 1440 |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Edo |
ebe | Ȯra Edo |
nhazi ọnọdụ | 6°20′49″N 5°36′19″E |
ụbọchị n'afọ maka ihe omume oge ụfọdụ | December |
Mmemme Igue (nke a makwaara dị ka mmeme Eze ) bụ mmemme sitere na ala eze Benin nke Edo steeti, Nigeria . [1] Otu ọdịnala na-ekwu na ụbọchị mmemme ahụ dabara na ọlụlụ Ewuare na otu nwunye aha ya bụ Ewere. [2] Anaemeya n'etiti ekeresimesi na afọ ọhụrụ, mmemme ahụ gụnyere ngozi Oba nke ala na ndị ya. N'oge emume Igue, a machibidoro Oba ịnọ n'ihu onye ọ bụla na-abụghị obodo. [3]